Nwayọ
Ọdịdị
Nwayọ
Nkọwa
[dezie]Nwayọ bu iji obi umeala, agwadi nlo maọbụ obi ebere wee mee ihe, gwa mmadu okwu maobu kpaa agwa di iche iche.
Nkejịasụsụ
[dezie]Nkowaaha
Ọmụmaatụ
[dezie]Oji nwayọ aga anaghi emerụ ahụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Doloogbe na asusu Ezeagu Local Government di na Enugwu Steeti