Gaa na ọdịnaya

Nwata mụta iri elu, nne ya amụta ibe akwa"

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a na-enye ndị nne na nna ozi dị mkpa gbasara otu ha kwesịrị isi zụọ ụmụ ha nke ọma n'ihi na ihe si na omume ụmụ ha pụta na-emetụta ha.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

As the twig is bent, so the tree is inclined