Gaa na ọdịnaya

Nwata kwọchaa aka, o soro ndị okenye rie ihe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ndị ìgbo na eji Ilu eri okwu nke pụtara nwata nwee nnukwu ego,ọ soro ndị okenye tinyewe ọnụ N'okwụ,maọbu egewe ya ntị,nyewe ya ohere ikwu okwu maọbu ime ihe ọ chọrọ ime

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Respect is earned