Gaa na ọdịnaya

Nwata etozughi etozu mara ogodo, ikuku eburu ya.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu ilu Igbo na-akọwa na mgbe mmadụ malitere ibu ọrụ nke o na-etobeghị etozu ma ọ bụ na-adịghị njikere maka ya, ihe ịma aka ga-eju ya anya.

Myiri n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  1. Immaturity cannot withstand pressure.
  2. Trying to behave like an adult without the necessary experience leads to embarrassment or failure.