Gaa na ọdịnaya

Nwata buru ọkụ jide mma, ọkụ ereghị ya mma eyie ya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu igbo a gụnyere amamihe pụrụ echi nkea na kọwaa mmadụ kwesịrị ịdị na-eme ihe etu ike ya ha.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • Don't bite off more than you can chew
  • Only a fool fights multiple enemies at the same time