Gaa na ọdịnaya

Nwata akwọ n'azụ amaghị na ije dị anya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ilu juputara n'amamihe nke pụtara na onye ana emere ihe amaghị na ihe ahụ siri ike.

Mkpọpụta

[dezie]

==Myiri n'asụsụ ọzọ==

Bekee

[dezie]