Gaa na ọdịnaya

Nwanyi na ele-anya nwa n'aka Chineke anaghi eyi uwe-ukwu anaba ura.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  1. Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na ọ bụrụ na ị na-achọsị ihe ike, ị ga-ewepụ ihe mgbochi niile ma mee ka onwe gị dị njikere ime ihe niile kwesịrị ekwesị ka I nwee ike chọta ihe ahụ.
  2. Ọ bụrụ na ị na-atụ anya n'ezie na Chineke ga-emere gị ihe, kwadebe onwe gị nke ọma, ekwela ka ihe ọ bụla gbochie gị.

Myiri n'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]
  1. Expectation involves preparation.
  1. You cannot say you are waiting for God while holding on to things that block your blessing