Nwanyị ajadu
Ọdịdị
Nwanyị ajadu
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ nwanyị ọ bụla di ya nwụrụ anwụ na alụghị di ọzọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nwanyị ajadu ahụ bịara ebe a ụnyahụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]nwanyị di ya nwụrụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Widow Widow
French
[dezie]Veuve Veuve
German
[dezie]Witwe Witwe