Gaa na ọdịnaya

Nwamaka

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Aha nkea pụtara na nwa bụ ihe dị mma, ọ na-egosi na nwa bụ ihe mara mma mmadụ inwe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha nwa nwanne m bụ Nwamaka

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Child is good