Gaa na ọdịnaya

Nwa ọkụkọ na-erekpe,ọ sị na ya na-agbapụta mmanụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ilu Igbo jupụtara n'amamihe nke pụtara na onye na eme ihe ọjọọ,ọ sị na ọ na eme ihe ọma.

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]