Gaa na ọdịnaya

Nwa

Sitere na Wiktionary

Nwa

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa onye n'erubeghị ogo ntorobịa,ma ọ bụkwa mmadụ okenye mụrụ agbanyeghị afọ ọ gbara nwere ike iza nwa n'ihi ọ ka nụ nwa nne na nna ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

1.A bu mụ nwa nnam hụrụ n'anya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

child