Nturi ukwu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]NKe a bụ ọria n'emekari umu ntakiri di n'agbata otu afọ ruoo n'afọ ise. Ọria a na-emetuta akwara n'ekpuchi ọkpụkpụ azụ mmadụ. Ya mere o ji akpọwu ukwu maọbụ aka ndi ọ na-eme.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọ bụ oria nturi ukwu mere na nwa ahụ anaghi aga ije.