Ntopụta
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ntopụta maọbụ ùtó bụ ọnọdụ mmadụ maọbụ anụmanụ ọzọ maọbụ ihe akụrụ àkụ́ isi n'ọnọdụ ịdị ntakịrị gafee n'ọnọdụ ibu ibu n'akụkụ ya niile. Ọ na-eme nwayọọ nwayọọ ma na-egbu oge.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ihe ọbụla dị ndụ na-eri nri ga-enwerịrị ntopụta
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ùsó maọbu Nsoputa (ụfọdụ akụkụ Anambra)