Ntakịrị
Ọdịdị
Ntakịrị
Nkọwa
[dezie]- Ntakịrị
bụ ihe pere mpe, obere. A na-eji ya kọwaa ihe, mmadụ, ma ọ bụ ọnọdụ dị nta maọbụ obere n’ogologo, nha, ma ọ bụ oke.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha nkọwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nne ji ntakịrị nnu tinye n’ofe.
- Chika bụ ntakịrị nwaanyị, mana ọ nwere ọgụgụ isi.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- ihe pere mpe