Gaa na ọdịnaya

Ntọala n’obi

Sitere na Wiktionary

Ntọala n’obi


Nkọwa

[dezie]
  1. Ntọala n’obi
bụ ịdị jụụ, ịdị umeala n’obi, na ịdị obi ụtọ ọbụlagodi mgbe ihe siri ike. Ọ bụ àgwà nke na-eme ka mmadụ ghara ịkpata esemokwu ma ọ bụ iwe n’agbanyeghị ọnọdụ ọ na-adị.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwunye ya nwere ntọala n’obi siri ike.
  2. Mmụta ezi omume na-amalite n’ụlọ, ebe ntọala n’obi na-esi guzoro.


Mkpọpụta

[dezie]
Meekness


Olu mba

[dezie]
  1. Umeala

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=meekness