Gaa na ọdịnaya

Nsonye ji

Sitere na Wiktionary

Nsonye jí

Nkọwa

[dezie]

Nsonye ji bụ ụzọ ndị ọrụ ugbo si e tinye ji n'ala ka ọ wee mepụta ógbè ji.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọnwa na-abịa abịa bụ ọnwa nsonye jí.

Mkpọpụta

[dezie]
Nsonye ji

Olumba

[dezie]

Ị́ma ji

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cultivating Yam