Nsogbu ụwa mbụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nsogbu ụwa mbụ pụtara nsogbu ndị na-adịkarị n’obodo bara ụba, dịka enweghị ikuku oyi, netwọk adịghị mma, ma ọ bụ nri ezughị okè n'ụlọ oriri. Ọ bụghị ụdị nsogbu dị egwu dịka agụụ, ọrịa, ma ọ bụ enweghị mmiri dị ọcha, nke na-emetụkarị ndị obodo dara ogbenye
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]Okwu ụkọ nri malitere ogologo oge gara aga ma bụrụ akụkụ nke nsogbu ụwa mbụ
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Nsogbu ụmụ mmadụ n’obodo mepere emepe