Gaa na ọdịnaya

Nsogbu

Sitere na Wiktionary

Nsogbu

Nkọwa

[dezie]
  1. Ihe nhiahu maọbụ mmekpaahu ekwesiri imezi
  2. Mkpa ekwesiri idozi

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nsogbu ehika n'obodo a

Mkpọpụta

[dezie]
Nsogbu




Olumba

[dezie]

Nsogbu ka an'akpo ya na'asusu Igbo n'ile.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Problem