Gaa na ọdịnaya

Nsụchasị óké ọhịa

Sitere na Wiktionary

Nsụchasị Óké Ọhịa

Nkọwa

[dezie]

Nsụchasị maọbu ikpochapụ oke ọhịa bụ iwepụ oke ọhịa ma ọ bụ ukwu osisi niile eji eme ihe dị n'ebe, ka ebe ahụ gbanwezie bụrụ ebe a na-ejighị ọhịa eme ihe. Ikpochapụ osisi nwere ike ịgụnye ntụgharị nke ala ọhịa ịghọrọ ugbo, ebe a na-azụ ụmụ anụmanụ maọbu ebe a ga-arụ ụlọ obibi maọbu ụdị ụlọ ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha

Ọmụmatụ

[dezie]

Nsụchasị oké ọhịa na-ebute ọtụtụ ọghọm dị iche iche dịka mbusa, ide mmiri, dgz.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Deforestation

French

[dezie]

forestation