Nri yinye
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ụdị njikọ erimeri jikọtara ụmụ anụmanụ n'ime usoro ha, nke gụnyere na ótù anụmanụ ga-eri ibe ya nke Ọ karịrị, nke karịkwara ya erie ya onwe ya, ruo na nke kachasị ukwuu, nke n'ọdịghị ọzọ ga-erinwu ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Áhà
Ọmụmaatụ
[dezie]Ótù ọmụmaatụ nri yinye enwere bụ nke ga-ebido na ahịhịa, ụkpana erie ahịhịa, ngwere erie ụkpana, àgwọ erie ngwere.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Nri nrikwasị (Abịa)