Nri oge agụụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nri ọ bụla dị ọnụ ala ma ọ bụ dị ngwa ngwa nke e ji azụ ndị mmadụ n'oge oke ịda ogbenye ma ọ bụ agụụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]N’oge agụụ, ndị obodo ji akpụ, ogiri, na osisi ọhịa dị ka nri oge agụụ ka ha ji dị ndụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olundi
[dezie]nri ụnwụ