Nnwere onwe nke ndị ọrụ nta akụkọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nnwere onwe nke ndị ọrụ nta akụkọ bu ikike ndị òtù mgbasa ozi na ndị nta akụkọ ibipụta ozi na echiche na-enweghị nnyocha ma ọ bụ mmachi nke ndị ọchịchị.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nnwere onwe nke ndị ọrụ nta akụkọ na-enyere aka ime ka ọha na eze mara ihe ndị na-eme ugbu a.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Nnwelu onwe nke ndị ọlụ nta akikọ