Gaa na ọdịnaya

Nnwere onwe nke ikwu okwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nnwere onwe nke ikwu okwu bụ ikike ziri ezi, ọkachasị ikike iwu, nke mmadụ nwere ikwupụta okwu na-atụghị egwu ma ọ bụ na-anataghị ntaramahụhụ n'aka gọọmenti.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị mmadụ ji nnwere onwe nke ikwu okwu kpọrọ ihe ka ha wee nwee ike ikwupụta echiche ha n'ihu ọha.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Nnwelu onwe nke okwu

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

free speech