Gaa na ọdịnaya

Nnwere onwe ikwu okwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nnwere onwe ikwu okwu bụ ikike dị mkpa na-enye ndị mmadụ ohere ikwupụta echiche ha na-enweghị mmachi nke gọọmentị.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

O gosipụtara nnwere onwe ikwu okwu site n'ikwu uche ya na nzukọ ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Nnwelu onwe ikwu okwu

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

freedom of speech