Gaa na ọdịnaya

Nnwere onwe dị ka n'okwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nnwere onwe dị ka n'okwu bụ inwe ikike ikwupụta echiche ma ọ bụ nkwenye na-enweghị mmachi ọbụla .

Nkejịasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Na nzukọ ahụ, a gbara onye ọ bụla ume ikwu okwu ma nye azịza ha ka nke nnwere onwe dị ka n'okwu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Nnwelu onwe n'okwu


Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

free as in speech