Nnwere onwe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Ikike ime ihe, ikwu okwu, ma ọ bụ iche echiche dịka mmadụ si chọọ.
- Ọnọdụ nke na mmadu anọghị na mkpọrọ ma ọ bụ ịbụ ohu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nnwere onwe bụ ikike onye ọ bụla.
- Nwoke ahụ enwerela onwe ya ugbu a