Nnukọju
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Usoro nke ihe na-agbakọta maọbu enukọta n'ime anụ ahụ nke ihe ndị dị ndụ; nkekanke ńsí bekee inukọta site na nri yinye.
Nkejiasụsụ
[dezie]Áhà
Ọmụmaatụ
[dezie]Dika nri yinye na-aga n'ihu n'usoro ụmụ anụmaanu, a ga na-enwe nnukọju nke ihe dị iche iche dika nsị bekee.