Gaa na ọdịnaya

Nnọchiteanya

Sitere na Wiktionary

Nnọchiteanya

Nkọwa

[dezie]

nke a mkpụrụokwu n'akọwa idochi ihe ma ọ bụ n' ọnọdụ nke n'abụgbị ha nọ bụ na ya. ọ bụkwa nkwuchitere mmadụ mgbe onye ahụ anọghị ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. ọ bụ onye nnọchiteanya onye isi ala bịara mmemmé ahụ
  2. Nnem zutara nwa ologbo, iji nọchite anya nkita ya nwụrụ anwụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nnọchiri , Nnọchianya

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

replacement]