Gaa na ọdịnaya

Nkwukọrịta

Sitere na Wiktionary

nkwukọrịta

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ agbata ma ọ bụ ụzọ ntunye ọnụ mmadụ n'ibe n'uzọ nkata,ekele,abụ dgz nke enwere ike ime n'ekwenti ma ọ bụ n'ihụn'ihu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. ekwentị n'eme nkwukọrịta mmadụ n'ibe ya adị nfe.
  2. nkwukọrịta ndị agbata obi n' ebute udo.

Mkpọpụta

[dezie]
Nkwukọrịta



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

communication