Gaa na ọdịnaya

Nkwu

Sitere na Wiktionary

Nkwu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime osisi nine Chineke kere nke na-adi n'ulo nakwa ọhia. Osisi a bara nnukwu uru Ọ bụ ya nenye mmaya, aziza mmanụ nakwa ihe ndi ọzọ. Ahụ ya n'ile bara uru nke ukwu.

nkwụ


Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Enyere m ndi ọbia m otu ite mmaya na ukwu aziza unyahu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

palm_tree [[category:]]