Nkwojiaka
Ọdịdị
Nkwojiaka
Nkọwa
[dezie]- Nkwojiaka
bụ akụkụ nke jikọtara aka na ogwe aka; ọ bụ nkwoji ejikọta aka n’ahụ, ya na ogwe aka. Ọ na-eme ka aka gbagoo ma ọ gbadata.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nwoke ahụ merụrụ nkwojiaka ya n'oge egwuregwu.
- Nkwojiaka na-enyere aka ịkpọọ aka azụ ma ọ bụ n'ihu.
Mkpọpụta
[dezie]