Gaa na ọdịnaya

Nkwaso iko n'ike

Sitere na Wiktionary

nkwado iko n‘ike

Nkọwa

[dezie]

nkwaso iko n'ike bụ mgbe mmadụ nwere agụ mmekọahụ megide ọchụchọ obi onye nke n'eme ka agụụ mkpalị mmekọahụ a mee ka onye ahụ maso mmadụ n‚enweghị mmasị mmekọ ahụ n'ike nke n'abụkaari onye ọka ike.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha.

Ọmumatụ

[dezie]

Ndị ekperima mabatara n'ulọ oriri ahụ ma kwasokwa Adanna iko n'ike.

Mkpọpụta

[dezie]


Nkwaso iko n'ike



Olumba

[dezie]

Ndakpo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Rape