Nkwachi
Ọdịdị
Nkwachi
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ aha ana-enye Nwa nwanyị nke nkọwa ya pụtara nkwa chukwu kwere mmadụ. ọ na abụkari nwa agbara na afa dị onyinye Chukwu nye nne mụrụ nwa.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nkwachi Chọrọ ịlụ di.
Mkpọpụ̀ta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]God's promise