Gaa na ọdịnaya

Nkita na-egbụrịlụ onye ọ mara

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu Igbo pụtara ndị mmadụ na-enwe mmasị n'ebe ndị ha na ha dị ná mma nọ

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Birds of a feather flock together