Gaa na ọdịnaya

Nkeji

Sitere na Wiktionary

Nkeji

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa gbasara oge ,ọ bu irighiri yuniti nke mejupụtara awa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

1.ọ fọrọ nkeji iri ka ọ lụọ elekere abụọ

Mkpọpụta

[dezie]
Nkeji



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

minute