Gaa na ọdịnaya

Nkakwụ

Sitere na Wiktionary

Nkakwụ

Nkọwa

[dezie]

Nkakwụ bu anu-ohia dika oké, nwe ọnụ ogologo n'esi kwa ajọ ịsị

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụma atụ

[dezie]
  • Nkakwụ bu anumanu yiri oké na esikwa ajọ ịsị.
  • Nkakwụ nwere ọnụ ogologo.

Mkpọputa

[dezie]



Olumba

[dezie]

Nkapi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Shrew

Bekee

[dezie]

Shrew Shrew Shrew