Gaa na ọdịnaya

Nkụ a kpara n'ọkọchị ka na-anya n'udu mmiri

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu a bụ mmanụ ndị igbo jị eri okwu na kọwaa na ihe onye mere mgbe ụbọchị dị mma ka ọ na eri erere ya mgbe ụbọchị dị njọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

What you sow is what you reap