Gaa na ọdịnaya

Njem nlegharị anya

Sitere na Wiktionary

Njem nlegharị anya


Nkọwa

[dezie]

Njem nlegharị anya bụ njem mmadụ na-eme iji gaa ebe dị iche iche maka izu ike, ịmụ ihe, ịnụ ụtọ ọdịbendị ma ọ bụ ileta ebe a ma ama.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ndị njem si mba ọzọ bịara Nigeria maka njem nlegharị anya.
  2. Chioma gara njem nlegharị anya na Obudu Cattle Ranch.


Mkpọpụta

[dezie]
Tourism


Olu mba

[dezie]
  1. Njem ọmụmụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

tourism