Njụajụjụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Njụajụjụ bụ otu n'ime nkejiasụsụ bụ nwa mkpọaha.Njụajụjụ bụ okwu ndị ahụ na-aju ajụjụ n'asụsụ igbo. N'ezi asụsụ, ọ bụ okwu ndị e ji ajụ ajụjụ n'igbo.ọ nwere ike ịkwụụrụ onwe ya, e were ya jụọ ajụjụ nwere nghọta
Nkejịasụsụ
[dezie]Mkpọaha
Ọmụmatụ
[dezie]Onye mere ihe a?, Kedu onye nwe ihe a?
Mkpọpụta
[dezie]Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Interrogative