Gaa na ọdịnaya

Njọku

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Njọkụ bụ aha Chi ji. Ndị igbo kwenyere na ọ bụ njọkụ nwe ji. N'ihi ya, ha na-akwanyere ya ugwu pụrụ iche ma na-achụnyekwara ya aja kwa afọ ọbụla. Mmadụ na-azakwuazị Njọkụ dị ka aha.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyị ga-eje chunyere Njọkụ aja n'izuụka na-abịa

Aha nna Ebere bụ Njọkụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]