Gaa na ọdịnaya

Ngwere si n'enu daa n'ala ma ọ nweghị onye toro ya, o nwere aka ya too onwe ya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Dịka ọ dị n'igbo nke a bụ ụkabụilu ntoonwe, nke pụtara na ọ bụrụ na mmadụ mee ihe dị mma ma etoghi ya,onye ejiri aka too onwe ya.

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]