Ngwọrọ

O sị Wiktionary

Ngwọrọ

Nkọwa[dezie]

Nke a n'akọwa nkwarụ ahụ nke pụtara ejighi Ụkwụ aga ije .Onye ngwọrọ anaghị aga ije nke oji akwụ otọ, Ọ bụ nkwarụ ahụ n'eme mmadụ emeharịghị ahụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Ọ dara ngwọrọ site na ọmụmụ ya.

Mkpọpụta[dezie]

Ngwọrọ



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

cripple