Gaa na ọdịnaya

Ngálá

Sitere na Wiktionary

Ngálà

Nkọwa

[dezie]

Ngala bụ mmadụ ịme nlecha Maọbu inwe mpako

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ada na eme ngala.
  • Agbomma mara nma, ya mere ọ ji eme ngala.

Mkpọputa

[dezie]

Ngálà

Olumba

[dezie]
  • Nlecha
  • Mpako

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Pride https://en.m.wiktionary.org/wiki/Pride