Gaa na ọdịnaya

Nfe

Sitere na Wiktionary

Nfe


Nkọwa

[dezie]
  1. Nfe
bụ àgwà maọbụ ọnọdụ nke ihe na-adị mfe ime, ọ bụghị ihe siri ike ma ọ bụ dị arọ. Ọ pụtara na ihe adịghị mgbagwoju anya.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha nkọwa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọrụ a dị nfe, nwa akwụkwọ ọ bụla nwere ike ime ya.
  2. Ije ije ahụ dị m nfe n’agbanyeghị ogologo ụzọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Easy""


Olu mba

[dezie]
  1. mma

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=easy