Ndezigharị nke Mbụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ndezigharị nke Mbụ bụ mmezigharị nke Iwu US nke machibidoro iwu ọ bụla na-amachi nnwere onwe n'ihe gbasara okpukpere chi, nkwupụta okwu, nzuko udo, ma ọ bụ ikike ụmụ amaala ịrịọ gọọmentị arịrịọ.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Odee ahụ na-arụ ụka na ndezigharị nke Mbụ na-echekwa mbipụta akwụkwọ ya.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Ndegharị nke izizi {Anambra}