Gaa na ọdịnaya

Nde Ise

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa ǹdè anọ, narị puku itoolu, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ ǹdè ise na otu. Ọ bụ puku iri ụzọ iri ise mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Onwere ala m chọrọ ịzụ, a na-ere ya ǹdè naira ise.

Mkpọpụta

[dezie]
Ǹdè Ise





Ọlụmba

[dezie]


Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Five million (5,000,000)