Ndịdị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ndidi pụtara mmadụ iwetu obi ala oge ọ na-eche maọbụ na-achọ ihe. Oge mmadụ nwere ndidi ọ naghị achụ ihe n'ike n'ike kama ọ na-echere ka ihe ahụ mee mgbe oge ya zuru.Mmadụ na-azakwa ndidi dị ka aha.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Onye nwere ndidi na-enweta ihe n'uju ya.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Patience