Gaa na ọdịnaya

Nchendo

Sitere na Wiktionary

Nchendo

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ obele ụlọ eji osisi na igu maọbụ igwe alụ nke na enye ndo na mbara ezi. Ọ bụ mgbe ana eme emume ka eji alukarị udi ụlọ a

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Arụrụ nnukwu nchendo be anyi mgbe anyi gara uka nwa umu ejima.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]