Nchekwa onwe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nchekwa onwe bụ ihe mgbochi nke gụnyere ịgbachitere ahụike na ọdịmma onwe ya na ihe mmerụ ahụ. Iji ikike nke nchekwa onwe bụ ihe ziri ezi n'iwu ọtụtụ Obodo.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]E nwere m ikiki nchekwa onwe.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ike nkwucha {Anambra}