Nchekwa ọha
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nchekwa ọha bụ usoro nke steeti na esite n'ụtụ isi na-enye abamuru dị iche iche iji nyere ndị amaala ya aka.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Gọọmenti Naijiria enyela ndị ihe na-esiri ịke nchekwa ọha.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Nchebe ọra